Jenesis 41:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee ruo na dị nnọọ ka ọ kọwaara anyị, otú ahụ ka o mere. A kpọghachitere m n’ọrụ m,+ ma a kwụwara onye nke ọzọ n’osisi.”+ Esta 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha wee kwụwa Heman n’osisi+ ahụ ọ kwadebere maka Mọdekaị;+ ọnụma eze wee dajụọ.
13 O wee ruo na dị nnọọ ka ọ kọwaara anyị, otú ahụ ka o mere. A kpọghachitere m n’ọrụ m,+ ma a kwụwara onye nke ọzọ n’osisi.”+