Jenesis 37:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Jekọb wee na-ebi n’ala dị iche iche nna ya biri dị ka ọbịa,+ n’ala Kenan.+ Ọrụ Ndịozi 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma Jekọb nụrụ na ihe oriri dị n’Ijipt,+ o wee zipụ nna nna anyị hà na nke mbụ.+