Jenesis 42:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe Josef hụrụ ụmụnne ya, ọ matara ha ozugbo, ma o mere ka ha ghara ịmata ya.+ O wee gwa ha okwu n’olu ike wee sị ha: “Olee ebe unu si bịa?” ha wee sị: “Anyị si n’ala Kenan bịa ịzụrụ ihe oriri.”+
7 Mgbe Josef hụrụ ụmụnne ya, ọ matara ha ozugbo, ma o mere ka ha ghara ịmata ya.+ O wee gwa ha okwu n’olu ike wee sị ha: “Olee ebe unu si bịa?” ha wee sị: “Anyị si n’ala Kenan bịa ịzụrụ ihe oriri.”+