Ọpụpụ 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ozugbo ahụ, Mozis gara izute nna nwunye ya, o wee daara ya n’ala, susuokwa ya ọnụ;+ onye nke ọ bụla n’ime ha wee malite ịjụ otú ibe ya mere. E mesịa, ha banyere n’ụlọikwuu ahụ. 1 Samuel 17:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ozugbo ahụ, Devid hapụrụ ibu+ ahụ n’aka onye na-elekọta ibu+ wee gbara gawa n’ọgbọ agha. Mgbe o rutere, ọ malitere ịjụ otú ụmụnne ya mere.+
7 Ozugbo ahụ, Mozis gara izute nna nwunye ya, o wee daara ya n’ala, susuokwa ya ọnụ;+ onye nke ọ bụla n’ime ha wee malite ịjụ otú ibe ya mere. E mesịa, ha banyere n’ụlọikwuu ahụ.
22 Ozugbo ahụ, Devid hapụrụ ibu+ ahụ n’aka onye na-elekọta ibu+ wee gbara gawa n’ọgbọ agha. Mgbe o rutere, ọ malitere ịjụ otú ụmụnne ya mere.+