Jenesis 43:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha wee sị: “Nwoke ahụ jụrụ ajụjụ kpọmkwem banyere anyị na ndị ikwu anyị, sị, ‘Nna unu ọ̀ ka nọ ndụ?+ Ùnu nwere nwanne ọzọ?’ anyị wee kọọrọ ya ihe ndị a.+ Ò nwere otú anyị ga-esi mara na ọ ga-asị, ‘Kpọtanụ nwanne unu’?”+
7 Ha wee sị: “Nwoke ahụ jụrụ ajụjụ kpọmkwem banyere anyị na ndị ikwu anyị, sị, ‘Nna unu ọ̀ ka nọ ndụ?+ Ùnu nwere nwanne ọzọ?’ anyị wee kọọrọ ya ihe ndị a.+ Ò nwere otú anyị ga-esi mara na ọ ga-asị, ‘Kpọtanụ nwanne unu’?”+