Ọpụpụ 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị a bụ ndị isi ụlọ nna ha: Ụmụ ndị ikom Ruben, bụ́ ọkpara Izrel,+ bụ Henọk na Palu, Hezrọn na Kamaị.+ Ndị a bụ ezinụlọ nke ebo Ruben.+ Ọnụ Ọgụgụ 26:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ruben, ọkpara Izrel;+ ndị a bụ ụmụ ndị ikom Ruben: Ụmụ Henọk+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Henọk; ụmụ Palu+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Palu;
14 Ndị a bụ ndị isi ụlọ nna ha: Ụmụ ndị ikom Ruben, bụ́ ọkpara Izrel,+ bụ Henọk na Palu, Hezrọn na Kamaị.+ Ndị a bụ ezinụlọ nke ebo Ruben.+
5 Ruben, ọkpara Izrel;+ ndị a bụ ụmụ ndị ikom Ruben: Ụmụ Henọk+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Henọk; ụmụ Palu+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Palu;