Jenesis 41:56 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 56 Ụnwụ ahụ wee daa n’elu ụwa dum.+ Josef wee malite imeghe ebe niile e debere ọka wit n’etiti ha wee na-eresị ya ndị Ijipt,+ n’ihi na ụnwụ ahụ ji ala Ijipt aka ọjọọ. Jenesis 44:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 E mesịa, nna anyị sịrị, ‘Laghachinụ zụtara anyị obere ihe oriri.’+
56 Ụnwụ ahụ wee daa n’elu ụwa dum.+ Josef wee malite imeghe ebe niile e debere ọka wit n’etiti ha wee na-eresị ya ndị Ijipt,+ n’ihi na ụnwụ ahụ ji ala Ijipt aka ọjọọ.