1 Samuel 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Devid bụ nwa otu onye Efrata+ nke si Betlehem nke Juda, onye aha ya bụ Jesi. Ọ mụrụ ụmụ ndị ikom asatọ.+ N’ụbọchị Sọl, nwoke ahụ emeworị agadi. Matiu 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ‘Ma gị onwe gị, Betlehem+ nke dị n’ala Juda, ị bụghị ma ọlị obodo kasị nta n’etiti ndị na-achị Juda; n’ihi na n’ime gị ka onye na-achị achị ga-esi pụta,+ onye ga-azụ ndị m, bụ́ Izrel, dị ka atụrụ.’”+
12 Devid bụ nwa otu onye Efrata+ nke si Betlehem nke Juda, onye aha ya bụ Jesi. Ọ mụrụ ụmụ ndị ikom asatọ.+ N’ụbọchị Sọl, nwoke ahụ emeworị agadi.
6 ‘Ma gị onwe gị, Betlehem+ nke dị n’ala Juda, ị bụghị ma ọlị obodo kasị nta n’etiti ndị na-achị Juda; n’ihi na n’ime gị ka onye na-achị achị ga-esi pụta,+ onye ga-azụ ndị m, bụ́ Izrel, dị ka atụrụ.’”+