Jenesis 41:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Josef wee gụọ nke ọkpara Manase,+ n’ihi na, dị ka o si kwuo, “Chineke emewo ka m chefuo nsogbu m niile nakwa ụlọ nna m dum.”+ Diuterọnọmi 21:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na o kwesịrị iwere nwa nke nwaanyị ahụ ọ kpọrọ asị dị ka ọkpara site n’inye ya òkè abụọ n’ihe niile o nwere,+ n’ihi na ọ bụ mmalite nke ike ịmụ ọmụmụ ya.+ Ọ bụ ya nwe ihe ruuru onye bụ́ ọkpara.+
51 Josef wee gụọ nke ọkpara Manase,+ n’ihi na, dị ka o si kwuo, “Chineke emewo ka m chefuo nsogbu m niile nakwa ụlọ nna m dum.”+
17 N’ihi na o kwesịrị iwere nwa nke nwaanyị ahụ ọ kpọrọ asị dị ka ọkpara site n’inye ya òkè abụọ n’ihe niile o nwere,+ n’ihi na ọ bụ mmalite nke ike ịmụ ọmụmụ ya.+ Ọ bụ ya nwe ihe ruuru onye bụ́ ọkpara.+