Abụ Ọma 37:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Legide onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta anya, legidekwa onye ziri ezi anya, +N’ihi na ọ ga-enwe udo n’ọdịnihu.+ Luk 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha abụọ bụ ndị ezi omume+ n’ihu Chineke n’ihi na ha na-eje ije otú a na-apụghị ịta ha ụta,+ dị ka iwu+ na ntụziaka+ niile nke Jehova si dị.+ 2 Pita 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ hapụghịkwa inye ụwa oge ochie ahụhụ,+ kama o chebere Noa, onye na-ekwusa ezi omume,+ ya na mmadụ asaa ndị ọzọ,+ mgbe o ji iju mmiri+ bibie ụwa nke ndị na-adịghị asọpụrụ Chineke.
37 Legide onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta anya, legidekwa onye ziri ezi anya, +N’ihi na ọ ga-enwe udo n’ọdịnihu.+
6 Ha abụọ bụ ndị ezi omume+ n’ihu Chineke n’ihi na ha na-eje ije otú a na-apụghị ịta ha ụta,+ dị ka iwu+ na ntụziaka+ niile nke Jehova si dị.+
5 Ọ hapụghịkwa inye ụwa oge ochie ahụhụ,+ kama o chebere Noa, onye na-ekwusa ezi omume,+ ya na mmadụ asaa ndị ọzọ,+ mgbe o ji iju mmiri+ bibie ụwa nke ndị na-adịghị asọpụrụ Chineke.