Jenesis 23:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 E mesịa, Ebreham liri Sera nwunye ya n’ọgba dị n’ala Mak-pila n’ihu Mamri, ya bụ, Hibrọn, n’ala Kenan.+ Jenesis 25:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 bụ́ ala Ebreham zụrụ ụmụ Het. N’ebe ahụ ka e liri Ebreham na Sera nwunye ya.+
19 E mesịa, Ebreham liri Sera nwunye ya n’ọgba dị n’ala Mak-pila n’ihu Mamri, ya bụ, Hibrọn, n’ala Kenan.+