Jenesis 47:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 O wee sị: “Ṅụọrọ m iyi.” O wee ṅụọrọ ya iyi.+ Izrel wee kpọọ isiala n’isi ihe ndina ya.+ Matiu 5:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 “Ọzọ, unu nụrụ na a gwara ndị oge ochie, sị, ‘Aṅụla iyi+ n’emezughị ya, kama mezuo nkwa i kwere Jehova.’+ Ndị Hibru 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na ndị mmadụ na-eji onye ka ha ukwuu aṅụ iyi,+ iyi ha na-aṅụ na-emekwa ka esemokwu ọ bụla kwụsị, ebe ọ bụụrụ ha ihe na-emesi obi ike nke iwu kwadoro.+
33 “Ọzọ, unu nụrụ na a gwara ndị oge ochie, sị, ‘Aṅụla iyi+ n’emezughị ya, kama mezuo nkwa i kwere Jehova.’+
16 N’ihi na ndị mmadụ na-eji onye ka ha ukwuu aṅụ iyi,+ iyi ha na-aṅụ na-emekwa ka esemokwu ọ bụla kwụsị, ebe ọ bụụrụ ha ihe na-emesi obi ike nke iwu kwadoro.+