1 Pita 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 bụ́ ndị nupụrụ isi n’oge gara aga,+ mgbe Chineke ji ndidi+ na-echere n’ụbọchị Noa, mgbe a nọ na-ewu ụgbọ+ ahụ nke e ji buru mmadụ ole na ole, ya bụ, mkpụrụ obi asatọ, gafee mmiri ahụ n’enweghị ihe mere ha.+
20 bụ́ ndị nupụrụ isi n’oge gara aga,+ mgbe Chineke ji ndidi+ na-echere n’ụbọchị Noa, mgbe a nọ na-ewu ụgbọ+ ahụ nke e ji buru mmadụ ole na ole, ya bụ, mkpụrụ obi asatọ, gafee mmiri ahụ n’enweghị ihe mere ha.+