Ezikiel 27:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 E ji ịnyịnya nkịtị na ịnyịnya agha na ịnyịnya ibu ndị si n’ụlọ Togama+ gbanwere ngwá ahịa gị. Ezikiel 38:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Goma+ na ìgwè ndị agha ya niile, ụlọ Togama,+ nke si n’ime ime ebe ugwu, na ìgwè ndị agha ya niile, ya bụ, ọtụtụ ndị gị na ha so.+
6 Goma+ na ìgwè ndị agha ya niile, ụlọ Togama,+ nke si n’ime ime ebe ugwu, na ìgwè ndị agha ya niile, ya bụ, ọtụtụ ndị gị na ha so.+