1 Ndị Eze 8:65 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 65 Sọlọmọn wee mee ememme+ ahụ n’oge ahụ, ya na Izrel dum, bụ́ ọgbakọ dị ukwuu,+ malite n’ebe e si abanye Hemat+ gbadaruo ndagwurugwu Ijipt,+ n’ihu Jehova bụ́ Chineke anyị ụbọchị asaa nakwa ụbọchị asaa ọzọ,+ ya bụ, ụbọchị iri na anọ. Zekaraya 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ọ bụkwa megide Hemat,+ nke ya na ya gbara ókè, megide Taya+ na Saịdọn,+ n’ihi na ọ maara ihe nke ukwuu.+
65 Sọlọmọn wee mee ememme+ ahụ n’oge ahụ, ya na Izrel dum, bụ́ ọgbakọ dị ukwuu,+ malite n’ebe e si abanye Hemat+ gbadaruo ndagwurugwu Ijipt,+ n’ihu Jehova bụ́ Chineke anyị ụbọchị asaa nakwa ụbọchị asaa ọzọ,+ ya bụ, ụbọchị iri na anọ.
2 ọ bụkwa megide Hemat,+ nke ya na ya gbara ókè, megide Taya+ na Saịdọn,+ n’ihi na ọ maara ihe nke ukwuu.+