Jenesis 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma unu onwe unu, mụọnụ ọmụmụ, baakwanụ ụba, jupụtanụ n’ụwa, baakwanụ ụba n’ime ya.”+ Jenesis 9:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mmadụ atọ a bụ ụmụ Noa, ọ bụkwa site na ha ka ndị bi n’ụwa si gbasaa ebe niile.+ Ọrụ Ndịozi 17:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O sitekwara n’otu mmadụ+ mee mba ọ bụla+ nke ụmụ mmadụ, ka ha biri n’elu ala dum,+ o kpebikwara oge+ dị iche iche a kara aka, kpaakwara ebe obibi nke ụmụ mmadụ ókè,+
26 O sitekwara n’otu mmadụ+ mee mba ọ bụla+ nke ụmụ mmadụ, ka ha biri n’elu ala dum,+ o kpebikwara oge+ dị iche iche a kara aka, kpaakwara ebe obibi nke ụmụ mmadụ ókè,+