Levitikọs 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ ga-esi n’etiti nku ya abụọ nyawaa ya. Ọ gaghị anyakapụ ya anyakapụ.+ Mgbe ahụ, onye nchụàjà ga-esure ya n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà, n’elu nkụ dị n’ọkụ. Ọ bụ àjà nsure ọkụ,+ àjà na-esi ísì ụtọ nke a na-esurere Jehova n’ọkụ.+
17 Ọ ga-esi n’etiti nku ya abụọ nyawaa ya. Ọ gaghị anyakapụ ya anyakapụ.+ Mgbe ahụ, onye nchụàjà ga-esure ya n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà, n’elu nkụ dị n’ọkụ. Ọ bụ àjà nsure ọkụ,+ àjà na-esi ísì ụtọ nke a na-esurere Jehova n’ọkụ.+