Jenesis 34:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Anyị ga-ekwere ihe unu kwuru naanị ma ọ bụrụ na unu adịrị ka anyị, site n’ibi nwoke ọ bụla n’ime unu úgwù.+ Joshụa 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’oge ahụ Jehova gwara Jọshụa, sị: “Were nkume rụọ mma ma bie ụmụ Izrel úgwù ọzọ,+ nke ugboro abụọ.” Ndị Rom 2:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Kama, ọ bụ onye bụ́ onye Juu n’obi bụ onye Juu,+ úgwù e biri ya bụkwa n’obi+ site na mmụọ, ọ bụghị site n’iwu e dere ede.+ Otuto+ onye ahụ na-abịa, ọ bụghị site n’aka mmadụ, kama site n’aka Chineke.+
15 Anyị ga-ekwere ihe unu kwuru naanị ma ọ bụrụ na unu adịrị ka anyị, site n’ibi nwoke ọ bụla n’ime unu úgwù.+
2 N’oge ahụ Jehova gwara Jọshụa, sị: “Were nkume rụọ mma ma bie ụmụ Izrel úgwù ọzọ,+ nke ugboro abụọ.”
29 Kama, ọ bụ onye bụ́ onye Juu n’obi bụ onye Juu,+ úgwù e biri ya bụkwa n’obi+ site na mmụọ, ọ bụghị site n’iwu e dere ede.+ Otuto+ onye ahụ na-abịa, ọ bụghị site n’aka mmadụ, kama site n’aka Chineke.+