Jenesis 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee gaa n’ihu ịsị: “Aghaghị m ịbịakwuteghachi gị n’ụdị oge a n’afọ ọzọ, ma, lee! Sera nwunye gị ga-amụ nwa nwoke.”+ Sera nọ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ, nke dị n’azụ nwoke ahụ, na-ege ntị.
10 O wee gaa n’ihu ịsị: “Aghaghị m ịbịakwuteghachi gị n’ụdị oge a n’afọ ọzọ, ma, lee! Sera nwunye gị ga-amụ nwa nwoke.”+ Sera nọ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ, nke dị n’azụ nwoke ahụ, na-ege ntị.