Jenesis 21:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Sera wee tụrụ ime+ mụọrọ Ebreham nwa nwoke n’agadi ya n’oge ahụ a kara aka nke Chineke gwara ya banyere ya.+ Matiu 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 unu asịkwala n’ime onwe unu, ‘Ebreham bụ nna anyị.’+ N’ihi na ana m asị unu na Chineke nwere ike ime ka Ebreham nweta ụmụ+ site na nkume ndị a. Ndị Rom 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na Chineke kwere nkwa, sị: “M ga-abịa n’ụdị oge a, Sera ga-amụkwa nwa nwoke.”+
2 Sera wee tụrụ ime+ mụọrọ Ebreham nwa nwoke n’agadi ya n’oge ahụ a kara aka nke Chineke gwara ya banyere ya.+
9 unu asịkwala n’ime onwe unu, ‘Ebreham bụ nna anyị.’+ N’ihi na ana m asị unu na Chineke nwere ike ime ka Ebreham nweta ụmụ+ site na nkume ndị a.