Jenesis 24:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee ruo na tupu ya ekwuchaa okwu ahụ,+ leekwa Ribeka ka ọ na-apụta, bụ́ onye a mụụrụ Betuel+ nwa Milka+ bụ́ nwunye Nehọ,+ nwanne Ebreham, o bukwa ite mmiri ya n’ubu.+ Ndị Rom 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma ọ bụghị naanị nke ahụ, kamakwa mgbe Ribeka tụụrụ ime ejima+ site n’aka otu nwoke, bụ́ nna nna anyị Aịzik:
15 O wee ruo na tupu ya ekwuchaa okwu ahụ,+ leekwa Ribeka ka ọ na-apụta, bụ́ onye a mụụrụ Betuel+ nwa Milka+ bụ́ nwunye Nehọ,+ nwanne Ebreham, o bukwa ite mmiri ya n’ubu.+
10 Ma ọ bụghị naanị nke ahụ, kamakwa mgbe Ribeka tụụrụ ime ejima+ site n’aka otu nwoke, bụ́ nna nna anyị Aịzik: