1 Samuel 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma Hana nọ na-ekwu okwu n’ime obi ya;+ naanị egbugbere ọnụ ya na-emegharị emegharị, a nụghịkwa olu ya. Ma Ilaị chere na mmanya na-egbu ya.+ Nehemaya 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Eze wee sị m: “Gịnị ka ị na-achọ ka e meere gị?”+ Ozugbo ahụ, m kpekuru Chineke nke eluigwe+ ekpere.+
13 Ma Hana nọ na-ekwu okwu n’ime obi ya;+ naanị egbugbere ọnụ ya na-emegharị emegharị, a nụghịkwa olu ya. Ma Ilaị chere na mmanya na-egbu ya.+
4 Eze wee sị m: “Gịnị ka ị na-achọ ka e meere gị?”+ Ozugbo ahụ, m kpekuru Chineke nke eluigwe+ ekpere.+