1 Samuel 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma Hana nọ na-ekwu okwu n’ime obi ya;+ naanị egbugbere ọnụ ya na-emegharị emegharị, a nụghịkwa olu ya. Ma Ilaị chere na mmanya na-egbu ya.+ Ilu 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ụzọ gị niile, mara ya,+ ya onwe ya ga-emekwa ka ụzọ gị kwụrụ ọtọ.+ Ndị Filipaị 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Unu echegbula onwe unu banyere ihe ọ bụla,+ kama n’ihe niile, jirinụ ekpere na ịrịọsi arịrịọ ike+ na inye ekele mee ka Chineke mara ihe unu na-arịọ;+
13 Ma Hana nọ na-ekwu okwu n’ime obi ya;+ naanị egbugbere ọnụ ya na-emegharị emegharị, a nụghịkwa olu ya. Ma Ilaị chere na mmanya na-egbu ya.+
6 Unu echegbula onwe unu banyere ihe ọ bụla,+ kama n’ihe niile, jirinụ ekpere na ịrịọsi arịrịọ ike+ na inye ekele mee ka Chineke mara ihe unu na-arịọ;+