Jems 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi uche ya,+ o ji okwu nke eziokwu mụọ anyị,+ ka anyị wee bụrụ ụdị mkpụrụ mbụ+ nke ihe ndị o kere eke. Mkpughe 14:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị a bụ ndị na-ejighị ụmụ nwaanyị merụọ onwe ha;+ n’eziokwu, ha bụ ndị na-amaghị nwaanyị.+ Ndị a bụ ndị na-eso Nwa Atụrụ ahụ n’agbanyeghị ebe ọ na-eje.+ E si n’etiti ụmụ mmadụ zụta+ ha dị ka mkpụrụ mbụ+ a zụtaara Chineke na Nwa Atụrụ ahụ,
18 N’ihi uche ya,+ o ji okwu nke eziokwu mụọ anyị,+ ka anyị wee bụrụ ụdị mkpụrụ mbụ+ nke ihe ndị o kere eke.
4 Ndị a bụ ndị na-ejighị ụmụ nwaanyị merụọ onwe ha;+ n’eziokwu, ha bụ ndị na-amaghị nwaanyị.+ Ndị a bụ ndị na-eso Nwa Atụrụ ahụ n’agbanyeghị ebe ọ na-eje.+ E si n’etiti ụmụ mmadụ zụta+ ha dị ka mkpụrụ mbụ+ a zụtaara Chineke na Nwa Atụrụ ahụ,