Ọpụpụ 35:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ‘Sinụ n’etiti unu nata onyinye a ga-enye Jehova.+ Ka onye ọ bụla obi ya kpaliri+ weta onyinye Jehova, ya bụ, ọlaedo na ọlaọcha na ọla kọpa+ 1 Ihe E Mere 29:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ìgwè mmadụ ahụ wee ṅụrịa ọṅụ n’ihi onyinye afọ ofufo ha nyere, n’ihi na ha ji obi zuru ezu nye Jehova onyinye afọ ofufo;+ ọbụna Devid bụ́ eze ṅụrịrị ọṅụ nke ukwuu.+ 2 Ndị Kọrịnt 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ka onye ọ bụla nye dị ka o kpebiri n’obi ya, ọ bụghị ná mwute ma ọ bụ ná mmanye,+ n’ihi na Chineke hụrụ onye na-eji obi ụtọ enye ihe n’anya.+
5 ‘Sinụ n’etiti unu nata onyinye a ga-enye Jehova.+ Ka onye ọ bụla obi ya kpaliri+ weta onyinye Jehova, ya bụ, ọlaedo na ọlaọcha na ọla kọpa+
9 Ìgwè mmadụ ahụ wee ṅụrịa ọṅụ n’ihi onyinye afọ ofufo ha nyere, n’ihi na ha ji obi zuru ezu nye Jehova onyinye afọ ofufo;+ ọbụna Devid bụ́ eze ṅụrịrị ọṅụ nke ukwuu.+
7 Ka onye ọ bụla nye dị ka o kpebiri n’obi ya, ọ bụghị ná mwute ma ọ bụ ná mmanye,+ n’ihi na Chineke hụrụ onye na-eji obi ụtọ enye ihe n’anya.+