Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 38:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 O wee rụnye mpi+ ya n’akụkụ anọ ya. Mpi ya si n’ahụ́ ya pụta. O wee werezie ọla kọpa machie ya.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 16:38
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 38 ya bụ, ihe ịgụ ọkụ nke ndị ikom a bụ́ ndị mehiere mkpụrụ obi ha.+ A ga-ewere ha rụọ mbadamba ọla ndị dị fere fere a ga-eji machie ebe ịchụàjà ahụ,+ n’ihi na e ji ha bịa n’ihu Jehova, nke mere ha ji dị nsọ; ha ga-abụrụ ụmụ Izrel ihe àmà.’”+

  • 1 Ndị Eze 8:64
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 64 N’ụbọchị ahụ eze doro etiti ogige nke dị n’ihu ụlọ Jehova nsọ,+ n’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka ọ chụrụ àjà nsure ọkụ na àjà ọka,* werekwa abụba anụ àjà udo chụọ àjà; n’ihi na ebe ịchụàjà ahụ e ji ọla kọpa mee+ nke dị n’ihu Jehova dị nnọọ obere nke na ọ baghị àjà nsure ọkụ ahụ na àjà ọka ahụ na abụba+ anụ àjà udo ahụ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya