1 Ndị Eze 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Eze Sọlọmọn wee jiri Jehova ṅụọ iyi, sị: “Ka Chineke mee m otú a, ka ọ tụkwasịkwa ihe na ya,+ ma ọ bụrụ na ọ bụghị imegide mkpụrụ obi nke ya ka Adọnaịja kwuru ihe a.+ Ilu 8:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ma onye na-achọtaghị m na-eme mkpụrụ obi ya ihe ike;+ ndị niile kpọrọ m oké asị bụ ndị hụrụ ọnwụ n’anya.”+
23 Eze Sọlọmọn wee jiri Jehova ṅụọ iyi, sị: “Ka Chineke mee m otú a, ka ọ tụkwasịkwa ihe na ya,+ ma ọ bụrụ na ọ bụghị imegide mkpụrụ obi nke ya ka Adọnaịja kwuru ihe a.+
36 Ma onye na-achọtaghị m na-eme mkpụrụ obi ya ihe ike;+ ndị niile kpọrọ m oké asị bụ ndị hụrụ ọnwụ n’anya.”+