5 O wee gwa Kora na ndị niile ya na ha zukọtara, sị: “N’ụtụtụ, Jehova ga-eme ka a mara onye bụ́ nke ya+ na onye dị nsọ+ na onye ga na-abịa ya nso,+ onye ọ bụla ọ họọrọ+ ga na-abịa ya nso.
10 E mesịa, Jehova gwara Mozis, sị: “Debeghachi mkpara+ Erọn n’ihu Ihe Àmà ka ọ bụrụ ihe a ga-edebe ịbụrụ ụmụ nnupụisi+ a ihe ịrịba ama,+ ka ha kwụsị ntamu ha na-atamu megide m, ka ha ghara ịnwụ.”
10 Ala wee meghee ọnụ ya loo ha.+ Ma Kora nwụrụ mgbe ndị òtù ya nwụrụ, mgbe ọkụ regburu narị ndị ikom abụọ na iri ise.+ Ha wee bụrụ ihe ịdọ aka ná ntị.+