38 ya bụ, ihe ịgụ ọkụ nke ndị ikom a bụ́ ndị mehiere mkpụrụ obi ha.+ A ga-ewere ha rụọ mbadamba ọla ndị dị fere fere a ga-eji machie ebe ịchụàjà ahụ,+ n’ihi na e ji ha bịa n’ihu Jehova, nke mere ha ji dị nsọ; ha ga-abụrụ ụmụ Izrel ihe àmà.’”+
8 M ga-eche ihu ime onye ahụ ihe,+ meekwa ka ọ bụrụ ihe ịrịba ama+ na ihe e ji atụ ilu.+ M ga-ebipụkwa ya n’etiti ndị m;+ unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.”’+
11 Ihe ndị a nọ na-adakwasị ha dị ka ihe atụ, e dekwara ha ede ka ha bụụrụ anyị ihe ịdọ aka ná ntị,+ anyị ndị ọgwụgwụ nke usoro ihe ndị a+ bịakwasịworo.