Ndị Hibru 9:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma ọ́ bụghị otú ahụ, ọ ga na-ata ahụhụ mgbe mgbe malite mgbe a tọrọ ntọala+ ụwa. Ma ugbu a, o mewo onwe ya ka ọ pụta ìhè+ naanị otu ugboro+ n’ọgwụgwụ nke usoro ihe ndị a+ iji wepụ mmehie site n’ịchụ onwe ya n’àjà.+ 1 Pita 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma ọgwụgwụ ihe niile adịwo nso.+ Ya mere, nweenụ uche zuru okè,+ mụrụnụ anya ka unu wee na-ekpe ekpere.+
26 Ma ọ́ bụghị otú ahụ, ọ ga na-ata ahụhụ mgbe mgbe malite mgbe a tọrọ ntọala+ ụwa. Ma ugbu a, o mewo onwe ya ka ọ pụta ìhè+ naanị otu ugboro+ n’ọgwụgwụ nke usoro ihe ndị a+ iji wepụ mmehie site n’ịchụ onwe ya n’àjà.+
7 Ma ọgwụgwụ ihe niile adịwo nso.+ Ya mere, nweenụ uche zuru okè,+ mụrụnụ anya ka unu wee na-ekpe ekpere.+