Ọnụ Ọgụgụ 16:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ọkụ wee si n’ebe Jehova nọ pụta+ rechapụ narị ndị ikom abụọ na iri ise ahụ, bụ́ ndị nọ na-esure ihe nsure ọkụ ahụ na-esi ísì ụtọ.+ Abụ Ọma 106:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọkụ wee na-ere n’etiti nzukọ ha;+Ọkụ wee repịa ndị ajọ omume.+
35 Ọkụ wee si n’ebe Jehova nọ pụta+ rechapụ narị ndị ikom abụọ na iri ise ahụ, bụ́ ndị nọ na-esure ihe nsure ọkụ ahụ na-esi ísì ụtọ.+