-
Ọnụ Ọgụgụ 16:17Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
17 Onye ọ bụla were ihe ịgụ ọkụ ya, unu ga-atụkwasịkwa ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ n’elu ha, onye ọ bụla ga-eche ihe ịgụ ọkụ ya n’ihu Jehova, narị ihe ịgụ ọkụ abụọ na iri ise, gị na Erọn, onye ọ bụla jiri ihe ịgụ ọkụ ya.”
-