Ọpụpụ 24:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ha wee hụ Chineke Izrel.+ N’okpuru ụkwụ ya, e nwere ihe dị ka ihe e ji mbadamba nkume safaya mee, nke dị ọcha ka eluigwe.+ Ezikiel 1:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’elu mbara igwe ahụ nke dị n’elu isi ha, e nwere ihe yiri nkume safaya,+ ihe yiri ocheeze.+ N’elu ihe ahụ yiri ocheeze, e nwere onye yiri mmadụ nke nọkwasịrị ya,+ n’elu.
10 ha wee hụ Chineke Izrel.+ N’okpuru ụkwụ ya, e nwere ihe dị ka ihe e ji mbadamba nkume safaya mee, nke dị ọcha ka eluigwe.+
26 N’elu mbara igwe ahụ nke dị n’elu isi ha, e nwere ihe yiri nkume safaya,+ ihe yiri ocheeze.+ N’elu ihe ahụ yiri ocheeze, e nwere onye yiri mmadụ nke nọkwasịrị ya,+ n’elu.