Mkpughe 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Onye ahụ nke nọ ọdụ na-egbuke dị ka+ nkume jaspa+ na nkume dị oké ọnụ ahịa nke na-acha ọbara ọbara, eke na egwurugwu+ nke na-egbuke dị ka emerad+ gbakwara ocheeze ahụ gburugburu. Mkpughe 21:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 o nwekwara ebube Chineke.+ Ọ na-egbuke egbuke dị ka nkume dị nnọọ oké ọnụ ahịa, dị ka nkume jaspa nke na-egbuke nke ọma.+
3 Onye ahụ nke nọ ọdụ na-egbuke dị ka+ nkume jaspa+ na nkume dị oké ọnụ ahịa nke na-acha ọbara ọbara, eke na egwurugwu+ nke na-egbuke dị ka emerad+ gbakwara ocheeze ahụ gburugburu.
11 o nwekwara ebube Chineke.+ Ọ na-egbuke egbuke dị ka nkume dị nnọọ oké ọnụ ahịa, dị ka nkume jaspa nke na-egbuke nke ọma.+