21 N’ikpeazụ, ha ji eriri na-acha anụnụ anụnụ kekọta ihe ahụ yiri mgbaaka nke dị n’akpa obi ahụ na ihe ahụ yiri mgbaaka nke dị n’efọd ahụ, ka o wee na-adị n’elu eriri efọd ahụ, ka akpa obi ahụ gharakwa isi n’elu efọd ahụ dapụ, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.+