Ọpụpụ 28:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ha ga-eji eriri na-acha anụnụ anụnụ kekọta ihe ahụ yiri mgbaaka nke dị n’akpa obi ahụ na ihe ahụ yiri mgbaaka nke dị n’efọd ahụ, ka o wee na-adị n’elu eriri efọd ahụ, ka akpa obi ahụ gharakwa isi n’elu efọd ahụ dapụ.+
28 Ha ga-eji eriri na-acha anụnụ anụnụ kekọta ihe ahụ yiri mgbaaka nke dị n’akpa obi ahụ na ihe ahụ yiri mgbaaka nke dị n’efọd ahụ, ka o wee na-adị n’elu eriri efọd ahụ, ka akpa obi ahụ gharakwa isi n’elu efọd ahụ dapụ.+