Ọpụpụ 27:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ị ga-arụnye mpi+ ya n’akụkụ anọ ya. Mpi ya ga-esi n’ahụ́ ya pụta, ị ga-ejikwa ọla kọpa machie ya.+