25 Onye nchụàjà ga-eji mkpịsị aka ya rụta ọbara anụ àjà mmehie ahụ tee ya na mpi+ ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ, ọ ga-awụsakwa nke fọdụrụ n’ọbara ya n’ala ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ.
28 Akụkọ ahụ wee ruo Joab ntị+—n’ihi na Joab chọburu iso Adọnaịja,+ ọ bụ ezie na ọ bụghị Absalọm ka ọ chọrọ iso+—Joab wee gbaga n’ụlọikwuu+ Jehova wee jidesie mpi ebe ịchụàjà aka ike.+