Ọpụpụ 37:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 O mekwara mmanụ dị nsọ e ji ete mmadụ mmanụ+ na ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ nke a na-agwaghị ihe ọ bụla,+ dị ka nke onye na-eme mmanụ otite mere. 1 Ndị Eze 1:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Zedọk onye nchụàjà wee wepụta mpi mmanụ+ n’ụlọikwuu+ ma tee Sọlọmọn mmanụ;+ ha wee malite ịfụ opi, mmadụ niile wee na-eti mkpu, sị: “Eze Sọlọmọn ga-adị ndụ!”+ Abụ Ọma 89:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ahọrọwo m Devid bụ́ ohu m;+Etewo m ya mmanụ m dị nsọ,+
29 O mekwara mmanụ dị nsọ e ji ete mmadụ mmanụ+ na ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ nke a na-agwaghị ihe ọ bụla,+ dị ka nke onye na-eme mmanụ otite mere.
39 Zedọk onye nchụàjà wee wepụta mpi mmanụ+ n’ụlọikwuu+ ma tee Sọlọmọn mmanụ;+ ha wee malite ịfụ opi, mmadụ niile wee na-eti mkpu, sị: “Eze Sọlọmọn ga-adị ndụ!”+