Ọpụpụ 35:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ụbọchị isii ka a pụrụ ịrụ ọrụ,+ ma ụbọchị nke asaa ga-abụrụ unu ihe dị nsọ, ụbọchị izu ike, nke a ga-ezu naanị ike na ya nye Jehova. Onye ọ bụla rụrụ ọrụ na ya, a ga-egbu ya.+ Ọnụ Ọgụgụ 15:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Mgbe ụmụ Izrel ka nọ n’ala ịkpa, otu mgbe, ha hụrụ otu nwoke ka ọ na-akpa nkụ n’ụbọchị izu ike+. Ọnụ Ọgụgụ 15:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ka oge na-aga, Jehova gwara Mozis, sị: “A ghaghị igbu nwoke ahụ,+ nzukọ ahụ dum ga-atụ ya nkume ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu.”+
2 Ụbọchị isii ka a pụrụ ịrụ ọrụ,+ ma ụbọchị nke asaa ga-abụrụ unu ihe dị nsọ, ụbọchị izu ike, nke a ga-ezu naanị ike na ya nye Jehova. Onye ọ bụla rụrụ ọrụ na ya, a ga-egbu ya.+
35 Ka oge na-aga, Jehova gwara Mozis, sị: “A ghaghị igbu nwoke ahụ,+ nzukọ ahụ dum ga-atụ ya nkume ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu.”+