Ọpụpụ 31:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Unu ga na-edebe ụbọchị izu ike, n’ihi na ọ bụ ihe dị nsọ nye unu.+ Onye ọ bụla merụrụ ya, a ghaghị igbu ya.+ Ọ bụrụ na e nwee onye ọ bụla rụrụ ọrụ na ya, a ga-ebipụ mkpụrụ obi ahụ n’etiti ndị ya.+ Ọnụ Ọgụgụ 15:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Mgbe ụmụ Izrel ka nọ n’ala ịkpa, otu mgbe, ha hụrụ otu nwoke ka ọ na-akpa nkụ n’ụbọchị izu ike+. Ọnụ Ọgụgụ 15:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ka oge na-aga, Jehova gwara Mozis, sị: “A ghaghị igbu nwoke ahụ,+ nzukọ ahụ dum ga-atụ ya nkume ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu.”+
14 Unu ga na-edebe ụbọchị izu ike, n’ihi na ọ bụ ihe dị nsọ nye unu.+ Onye ọ bụla merụrụ ya, a ghaghị igbu ya.+ Ọ bụrụ na e nwee onye ọ bụla rụrụ ọrụ na ya, a ga-ebipụ mkpụrụ obi ahụ n’etiti ndị ya.+
35 Ka oge na-aga, Jehova gwara Mozis, sị: “A ghaghị igbu nwoke ahụ,+ nzukọ ahụ dum ga-atụ ya nkume ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu.”+