13 “‘“Ma ha onwe ha, bụ́ ụlọ Izrel, nupụụrụ m isi n’ala ịkpa.+ Ha ejeghị ije n’ụkpụrụ m,+ ha jụkwara mkpebi ikpe m,+ bụ́ nke ga-eme ka mmadụ dịrị ndụ ma ọ bụrụ na o debe ya.+ Ha merụkwara ụbọchị izu ike m nke ukwuu.+ M wee kwuo na m ga-awụkwasị ha ọnụma m n’ala ịkpa, iji kpochapụ ha.+