Ọpụpụ 32:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha emewo ngwa ngwa hapụ ụzọ m nyere ha n’iwu ka ha na-agbaso.+ Ha emeworo onwe ha ihe oyiyi nwa ehi a wụrụ awụ, na-akpọkwara ya isiala ma na-achụrụ ya àjà, na-asị, ‘Izrel, lee Chineke gị, onye dupụtara gị n’ala Ijipt.’”+ Ọnụ Ọgụgụ 14:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma ndị niile nọ na-ahụ ebube+ m na ihe ịrịba ama+ m mere n’Ijipt nakwa n’ala ịkpa ma nọrọ na-ele m ule+ ugboro iri a, gharakwa ige ntị n’olu m,+ Abụ Ọma 78:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Lee ugboro ole ha nupụụrụ ya isi n’ala ịkpa,+Kpasuokwa ya iwe n’ọzara!+ Abụ Ọma 95:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Unu akpọchila obi unu dị ka nna nna unu hà kpọchiri na Meriba,+Dị ka ha mere n’ụbọchị ha nọ na Masa nke dị n’ala ịkpa,+
8 Ha emewo ngwa ngwa hapụ ụzọ m nyere ha n’iwu ka ha na-agbaso.+ Ha emeworo onwe ha ihe oyiyi nwa ehi a wụrụ awụ, na-akpọkwara ya isiala ma na-achụrụ ya àjà, na-asị, ‘Izrel, lee Chineke gị, onye dupụtara gị n’ala Ijipt.’”+
22 Ma ndị niile nọ na-ahụ ebube+ m na ihe ịrịba ama+ m mere n’Ijipt nakwa n’ala ịkpa ma nọrọ na-ele m ule+ ugboro iri a, gharakwa ige ntị n’olu m,+
8 Unu akpọchila obi unu dị ka nna nna unu hà kpọchiri na Meriba,+Dị ka ha mere n’ụbọchị ha nọ na Masa nke dị n’ala ịkpa,+