Ọpụpụ 25:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 eri na-acha anụnụ anụnụ, na ajị anụ e sijiri odo odo, na eri na-acha uhie uhie, na ezigbo ákwà linin, na ajị ewu,+ Ọpụpụ 35:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ndị niile nwere eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị atụrụ e sijiri odo odo na eri na-acha uhie uhie na ezigbo eri linin na ajị ewu na akpụkpọ ebule e sijiri ọbara ọbara na akpụkpọ anụ sil, wetara ha.+
4 eri na-acha anụnụ anụnụ, na ajị anụ e sijiri odo odo, na eri na-acha uhie uhie, na ezigbo ákwà linin, na ajị ewu,+
23 Ndị niile nwere eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị atụrụ e sijiri odo odo na eri na-acha uhie uhie na ezigbo eri linin na ajị ewu na akpụkpọ ebule e sijiri ọbara ọbara na akpụkpọ anụ sil, wetara ha.+