Ọpụpụ 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Izrel ndị ha na Jekọb so bata n’Ijipt; nwoke ọ bụla na ezinụlọ ya batara:+ Ọpụpụ 28:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Ị ga-ewere nkume ọnịks+ abụọ ma kanye+ aha ụmụ Izrel n’elu ha,+ Ọpụpụ 28:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 aha isii n’ime aha ha n’otu nkume nakwa aha isii fọdụrụ na nkume nke ọzọ n’usoro e ji mụọ ha.+
1 Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Izrel ndị ha na Jekọb so bata n’Ijipt; nwoke ọ bụla na ezinụlọ ya batara:+