-
2 Ihe E Mere 2:7Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
7 Ya mere, zitere m nwoke nwere nkà, onye makwaara otú e si atụ́ ihe, onye ga-eji ọlaedo na ọlaọcha na ọla kọpa+ na ígwè na ajị anụ e sijiri odo odo na eri na-acha uhie uhie na nke na-acha anụnụ anụnụ rụọ ọrụ, ka ya na ndị nwere nkà mụ na ha bi na Juda na Jeruselem, bụ́ ndị Devid nna m họpụtara, rụọ ọrụ.+
-