Abụ Ọma 105:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O kwere ka obi ha gbanwee, ha wee kpọ ndị ya asị,+Ka ha jiri aghụghọ meso ndị ohu ya ihe.+ Ilu 21:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ dịghị amamihe ma ọ bụ nghọta ma ọ bụ ndụmọdụ ọ bụla nke pụrụ iguzogide Jehova.+ Ọrụ Ndịozi 7:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Onye a ghọrọ agbụrụ anyị aghụghọ+ ma jiri ụzọ na-ezighị ezi manye ndị bụ́ nna ka ha gbahapụ ụmụ ọhụrụ ha, ka e wee ghara idebe ha ndụ.+ 1 Ndị Kọrịnt 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na amamihe nke ụwa a bụ ihe nzuzu n’ebe Chineke nọ;+ n’ihi na e dere, sị: “Ọ na-ejide ndị maara ihe n’aghụghọ ha.”+
19 Onye a ghọrọ agbụrụ anyị aghụghọ+ ma jiri ụzọ na-ezighị ezi manye ndị bụ́ nna ka ha gbahapụ ụmụ ọhụrụ ha, ka e wee ghara idebe ha ndụ.+
19 N’ihi na amamihe nke ụwa a bụ ihe nzuzu n’ebe Chineke nọ;+ n’ihi na e dere, sị: “Ọ na-ejide ndị maara ihe n’aghụghọ ha.”+