Ọpụpụ 25:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ị ga na-edebe achịcha a na-eche n’ihu m n’elu tebụl ahụ mgbe niile.+ Matiu 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ̀ bụ na ọ banyeghị n’ụlọ Chineke, ha wee rie achịcha e chere n’ihu Chineke,+ bụ́ ihe iwu na-akwadoghị+ ka o rie, ma ọ bụ ka ndị ahụ so ya rie, ma e wezụga naanị ndị nchụàjà?+
4 Ọ̀ bụ na ọ banyeghị n’ụlọ Chineke, ha wee rie achịcha e chere n’ihu Chineke,+ bụ́ ihe iwu na-akwadoghị+ ka o rie, ma ọ bụ ka ndị ahụ so ya rie, ma e wezụga naanị ndị nchụàjà?+