Ọpụpụ 25:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ị ga-akpụ oriọna asaa maka ya; a ga na-amụnye oriọna ndị ahụ amụnye, ha ga na-enwukwa n’ihu ebe ọ dị.+ Ọpụpụ 37:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee jiri ọlaedo a na-agwaghị agwa mee oriọna asaa ya nakwa ihe ịsọnyụ ọkụ ya nakwa ihe ịgụ ọkụ ya.+ Abụ Ọma 119:105 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 105 Okwu gị bụ oriọna nke na-enye ụkwụ m ìhè,+Bụrụkwa ìhè na-enwu n’okporo ụzọ m.+
37 Ị ga-akpụ oriọna asaa maka ya; a ga na-amụnye oriọna ndị ahụ amụnye, ha ga na-enwukwa n’ihu ebe ọ dị.+
23 O wee jiri ọlaedo a na-agwaghị agwa mee oriọna asaa ya nakwa ihe ịsọnyụ ọkụ ya nakwa ihe ịgụ ọkụ ya.+