Ọpụpụ 30:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Erọn ga na-esure ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ n’elu ya.+ Kwa ụtụtụ, mgbe ọ na-akwadebe oriọna ndị ahụ,+ ka ọ ga-esure ya. Ọpụpụ 30:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ị ga-eji ha mee ihe nsure ọkụ, ihe na-esi ísì ụtọ,+ dị ka nke onye na-eme mmanụ otite mere, bụ́ nke e tinyere nnu,+ nke a na-agwaghị ihe ọzọ, nke bụ́ ihe dị nsọ.
7 “Erọn ga na-esure ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ n’elu ya.+ Kwa ụtụtụ, mgbe ọ na-akwadebe oriọna ndị ahụ,+ ka ọ ga-esure ya.
35 Ị ga-eji ha mee ihe nsure ọkụ, ihe na-esi ísì ụtọ,+ dị ka nke onye na-eme mmanụ otite mere, bụ́ nke e tinyere nnu,+ nke a na-agwaghị ihe ọzọ, nke bụ́ ihe dị nsọ.